Solo Voice, Strings, Piano
A Lullaby for the baby Jesus sang by his mother
Nwa m, mechie anya gị nụrụ ndi ndị mmụọ ozi na-abu abù utọ maka eze ha mụrụ ọhụrụ kpakpando n'amuke n'igwe ọ na-edu ndị eze bu ihe onyinye gi. Ebezina, Rahụ ụra. N'etiti abalị, ụwa nile na-eche ìhè gị Ị bụ onye nzọpụta. Okpu eze, ọ ga nọ n'isi gị n'ihi na nna gị bụ eze. Aka gị dị obere g'e nweta ngọzi dị ukwuu Ka onye ọbụla soro m bụ abụ maka udo na ịhụnanya a biala Rahụ ụra Ooh Ebezina nwa m, mechie anya gị Ebezina nwa m, mechie anya gị Rahụ ụra Rahụ ụra